Ngozi Okolie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ngozi Okolie
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie

Ngozi Lawrence Okolie bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na onye otu a họpụtara maka okpuru ochichi is nke Aniocha / Oshimili Federal Constituency nke Steeti Delta .[1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Onye otu Parti labo Okolie meriri onye isi Minoriti nke Federal House of Representatives Ndudi Elumelu nke People's Democratic Party, PDP. Okolie nwetara vootu 53,879 iji merie Elumelu onye nwetara vootu 33,466 na ntuli aka nke abalo iri abuo n'ise nke onwa Febụwarị afo 2023.[2] Tupu ntuli aka ahụ, a na-ewere Ngozi dị ka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-enweghị ike ịma Elumelu onye bụ onye omeiwu na-anọchite anya mpaghara ahụ na House of Reps aka n'ihu. Mmeri o meriri Elumelu bụ otu n'ime nnukwu nsogbu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ntuli aka nke afo 2023 nke a na-ekwu na ọ bụ n'ihi na onye na-azọ ọkwa onye isi ala nke LP bụ Peter Obi.[3][4]

Ọ bụbu onye isi nchịkwa nke Direct Labour Agency, ma mesịa bụrụ Kọmishọna-Ọrụ Pụrụ Iche (Direct Labour Agency)

Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. LP Candidate Ngozi Okolie defeats Reps Minority Leader, Ndudi Elumelu – Nigeria News (en-US). Retrieved on 2023-04-22.
  2. Oramadike. "2023 Elections: LP’s Okolie Defeats Reps Minority Leader Elumelu", Channels, 27 February 2023. Retrieved on 22 April 2023.
  3. "Elumelu bows to Labour Party’s Okolie", Vanguard, 28 February 2023. Retrieved on 22 April 2023.
  4. Elumelu loses seat to LP candidate in Delta (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2023-02-27). Archived from the original on 2023-04-22. Retrieved on 2023-04-22.