Gaa na ọdịnaya

Niamot Sheikh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Niamot Sheikh (Bengali: নিয়ামত শেখ) bụ onye ọchụnta ego Bengali nke India na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị sitere na steeti West Bengal. Ọ bụ onye otu ugbu a na ọgbakọ omebe iwu West Bengal [1] [2] [3] sitere na Hariharpara (Constituency Vidhan Sabha), Murshidabad. [1]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Winner and Runner up Candidate in Hariharpara assembly constituency". elections.in. Retrieved 6 June 2016.