Nico Kasanda

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nico Kasanda
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịDemocratic Republic of the Congo, Chad Dezie
Aha enyereNico Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Julaị 1939 Dezie
Ebe ọmụmụKasaï-Central Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya22 Septemba 1985 Dezie
Ebe ọ nwụrụBrussels-Capital Region Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ede ihe, guitarist Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1957 Dezie
ngwa egwuJita Dezie
ụdịsoukous Dezie

Nicolas Kasanda wa Mikalay (7 Julaị 1939 na 22 ọnwa Septemba nke afọ 1985), nke a maara nke ọma dị ka Docteur Nico, bụ onye na-akpọ ụbọ akwara, onye na-ede egwu na otu n'ime ndị ọsụ ụzọ nke egwu Congolese. A mụrụ ya na Mikalayi na Belgian Congo. Ọ gụsịrị akwụkwọ na afọ 1957 dị ka onye nkuzi teknụzụ, mana ezinụlọ egwu ya kpaliri ya, ọ malitere ịgba ụbọ akwara ma mechaa bụrụ onye na-eme ihe nkiri.[1][2]

Ọrụ egwu[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ dị afọ 14 Kasanda malitere iso otu Grand Kalle et l'African Jazz, nke Joseph "Grand Kalle" Kabaselle duziri, na-egwuri egwu. Ọ ghọrọ onye na-akpọ ụbọ akwara (Jimi Hendrix letara ya mgbe ọ na-eme njem na Paris), na onye malitere ụdị ụbọ akhara Congolese, na-enweta aha njirimara "Dr. Nico". African Jazz kewara na afọ 1963 mgbe ya na onye na-agụ egwu Tabu Ley Rochereau hapụrụ iji guzobe L'Orchestra African Fiesta, nke ghọrọ otu n'ime ndị egwu kachasị ewu ewu n'Africa.[1][2][3]

Na afọ 1970, Kasanda dere usoro nke egwu egwu Luba bụ Kamulangu, [1] ya na ndị otu ya, Orchestre African Fiesta Sukisa, dekọrọ ya ma wepụta ya na nnukwu ihe ịga nke ọma na Kinshasa. [2]

Ọ hapụrụ egwu na etiti afọ 1970 mgbe ọdịda nke akara ndekọ Belgian ya, wee mee ndekọ ikpeazụ ole na ole na Togo, obere oge tupu ọ nwụọ na ụlọ ọgwụ dị na Brussels, Belgium na 1985.[1][2]

Nkọwapụta[dezie | dezie ebe o si]

Onye na-ese ihe
  • The Rough Guide to Congo Gold (2008, World Music Network)

Edensịbịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 AMC (27 July 2017). Biography and History of Dr. Nico Kasanda. Allmusic.com (AMC). Retrieved on 27 July 2017. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Profile" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 2.2 Musica (9 April 2012). Docteur Nico Kasanda. Kenyapage.net. Retrieved on 27 July 2017. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Bio" defined multiple times with different content
  3. Norman Otis Richmond (14 April 2016). Congolese rumba legend "Dr. Nico" supported Lumumba. Pambazuka News. Retrieved on 27 July 2017.

Ọrụ ndị e depụtara[dezie | dezie ebe o si]

Ịgụ ihe ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Rumba on the River: A History of the Popular Music of the Two Congos (1999). Gary Stewart Shia

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]