Nicole Ramalalanirina
Ọdịdị
Nicole Ramalalanirina
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | France, Madagascar |
| Obodo maka egwuregwu | Madagascar |
| Aha n'asụsụ obodo | Nicole Ramalalanirina |
| Aha enyere | Nicole |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Maachị 1972 |
| Ebe ọmụmụ | Antananarivo |
| Nwanne | Lantoniaina Ramalalanirina |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | 2004 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics, 1996 Summer Olympics, 1992 Summer Olympics |
Nicole Ramalalanirina (amụrụ na 5 Machị, na afọ 1972 na Antananarivo, Madagascar) bụ onye France na-eme egwuregwu nke maara nke ọma na 100 mita hurdles. Ọ gbanwere mba ya site na obodo ya bụ Madagascar na afọ 1998.
Oge kachasị mma ya na 100 mita bụ 12.76 sekọnd, nke o nwetara na Nọvemba, na afo 2000 na La Chaux-de-Fonds.
Nicole sonyere n'egwuregwu Olympic ugboro anọ, ugboro abụọ maka Madagascar(1992, 1996) na ugboro abụọ maka France(2000, 2004).[1]
Ihe kacha mma ọ rụzuru n'egwuregwu Olimpik bụ ebe nke isii na 100m high hurdles na Sydney na afo 2000 na oge nke 12.91.[1]
Nicole mechiri ọrụ ya site na mmeri nke French Indoor National 60m Hurdles championship na afọ 2004 na 2006.[2]
Ihe ndekọ asọmpi
[dezie | dezie ebe o si]Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Nicole Ramalalanirina Biography and Olympic Results - Olympics at Sports-Reference.com (en) (5 August 2010). Archived from the original on 17 April 2020.
- ↑ French Indoor Championships (en) (8 August 2010).
- Nicole Ramalalanirina at World Athletics