Nieuwoudt

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nieuwoudt
ahà nnà

Nieuwoudt ([ˈniʏʋˌʌut]) bụ aha nke nna ndi Afrikaans nke sitere na topographic.[1][2] Ọ bụ nsụgharị gbanwere nke aha nna nke Dutch Nieuhout / Nieuwhout nke pụtara "osisi ọhụrụ" (site na Dutch nieuw "ọhụrụ" na hout "osisi").[3] Ndị ama ama nwere aha a gụnyere ndia:

  • Gideon Nieuwoudt (1951 na 2005), onye bụbu onye uwe ojii na-ahụ maka nchekwa n'oge ịkpa ókè agbụrụ
  • Karl Nieuwoudt (amụrụ n'afọ 1988), onye na-eme egwuregwu cricket na South Africa
  • Luan Nieuwoudt (amụrụ n'afọ 1995), onye egwuregwu rugby union nke South Africa
  • Nicolaas Nieuwoudt (1929-1989), onye isi ndị agha South Africa
  • Stephanus Francois Nieuwoudt (amụrụ n'afọ 1996), onye egwuregwu rugby nke South Africa
  • Teunis Nieuwoudt (amụrụ n'afọ 1991), onye egwuregwu rugby union nke South Africa
  • Janneman Nieuwoudt Malan (amụrụ n'afọ 1996), onye na-eme egwuregwu cricket na South Africa

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Nieuwoudtville, obodo dị na mpaghara Northern Cape nke South Africa

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Nieuwoudt Surname. forebears.io. Retrieved on 5 September 2018. “Approximately 16,202 people bear this surname. Most prevalent in: South Africa; Highest density in: South Africa.”
  2. Statistics and meaning of name Nieuwoudt. namespedia.com. Retrieved on 5 September 2018. “Surname Nieuwoudt is used at least 213 times in at least 14 countries.”
  3. VOC Ships' Pay Ledger Accounts (soldijboeken) – Nieuwoudt Isaac. stamouers.com. Retrieved on 5 September 2018. “Voornaam opvarende: Isaac; Achternaam opvarende: Nieuhout”