Nigeria Entertainment Today

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nigeria Entertainment Today
newspaper
Oge/afọ mmalite2009 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ndị mbipụtaID Africa Dezie

Netng (Nigerian Entertainment Today) makwaara dị ka NET ma ọ bụ The NETng bụ ụlọ ọrụ mgbasa ozi ntụrụndụ dị n'ịntanetị nke dabeere na Lagos, Nigeria. Ọ bụ isi mmalite nke akụkọ ntụrụndụ, ejiji na ụdị ndụ Africa. [1] [2] [3] Netng hibere akụkụ nke NET Newspaper Limited (NNL) ruo 2019 mgbe ID Africa nwetara ya. [4] [5] Netgn bụ onye nhazi NECLive (Nigerian Entertainment Conference) na NET Honors . [6] [7] [8] [9]

Akụkọ[dezie | dezie ebe o si]

A maara Netng maka ịgbasa na ịkọ akụkọ ntụrụndụ pụrụ iche. [10] Dịka ọmụmaatụ, Netng bụ ihe mbụ kwusara akụkọ gbasara ọmụmụ ụmụaka Wizkid na Ice Prince. Na 2012, Netng kọrọ mkparịta ụka pụrụ iche banyere D'Banj na London na-enye nghọta zuru oke banyere ihe butere nkewa na-etiti Don Jazzy na D'banj (ndị na-arụkọ bu ọrụ na Mo' Hits Records ). Akụkọ a pụrụ iche wetara asịrị banyere ihe butere nkewa ha. [11]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "NETNG Executive Editor/COO Jide Taiwo Resigns".
  2. NETng To Announce Nominees For NET Honours on Friday (en-US). BrandCrunch Nigeria (2018-04-19). Retrieved on 2020-06-02.
  3. BBnaija housemate's drama during a NETng interview (en-US). Pulse Nigeria (2018-06-05). Retrieved on 2020-06-02.
  4. ID Africa acquires TheNETng to form marketing, media and technology powerhouse (en-US). Businessday NG (2019-03-04). Retrieved on 2020-05-25.
  5. OloriSupergal. Olori Supergal. Olori Supergal Blog. Retrieved on 23 July 2015.
  6. Neclive Organizers unveils new two dah format for 2020. guardian.ng. Retrieved on 2020-05-25.
  7. NET Honours 2019 unveils nominees (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2019-04-14). Retrieved on 2020-05-25.
  8. NET Honours Is Back, Winners To Be Revealed At NECLive 2019 (en-US). BrandCrunch Nigeria (2019-04-05). Retrieved on 2020-05-25.
  9. NET Honours 2019: Here are the nominees | Encomium Magazine (en-US). Retrieved on 2020-05-25.
  10. Onos O. BN Bytes: "I Already Had Plans Of How We Could Blow Mo’Hits Up" - Read D’Banj’s First Interview With a Nigerian Newspaper, Nigerian Entertainment Today, Since Mo’Hits Broke Up. BellaNaija. Retrieved on 23 July 2015.
  11. The NET exclusive D’banj Interview that shook the world 2 years ago. DaSort. Retrieved on 23 July 2015.