Nigerian Accounting Association

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Nigerian Accounting Association
otu
ọdịdị isi ụlọ ọrụLagos Dezie

The Nigerian Accounting Association (NAA) bụ òtù na-akpali ndị ọkà mmụta na ọrụ ndekọ ego.[1] Ọ bụ ya nọchiri Nigerian Association of Accounting Teachers (NATA).[2] E guzobere NATA n'afọ 1972 na ebumnuche nke "inye aka site na nyocha na agụmakwụkwọ, maka imeziwanye ọrụ ndekọ ego na agụmakọta ndekọ ego na Naịjirịa". NAA bụ òtù agụmakwụkwọ nke ebumnuche ya bụ ịkwalite ọzụzụ ndekọ ego na ọrụ ndekọ ego na Naịjirịa.[3] Ndị otu na-abụkarị ndị otu Association of National Accountants of Nigeria (ANAN) na / ma ọ bụ Institute of Chartered Accountants of Nigéria (ICAN).[4]

NAA so na otu Financial Reporting Council nke Naijiria.[5] Ka ọ na-erule afọ 2011, Dr. Muhammad Mainoma bụ onye isi oche nke NAA.[6] Prọfesọ Suleiman A.S. Aruwa bụ onye isi oche nke njikọ ahụ ugbu a.[7] Prọfesọ Suleiman A.S. Aruwa na-ejekwa ozi dị ka onye na-akpọtụrụ NAA na International Association for Accounting Education & Research (IAAER).[8]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. oloruntimilehin (2011). reflections on the humanities in nigeria. Nimbe Adedipe Library: the nigerian academy of letters, 167. ISBN 978-9782451897. 
  2. Abubakar Salisu (2011-03-30). Advancement of Accountancy Profession in Nigeria: A Collaborative Effort of Practicing Accountants and the Academia. Retrieved on 2011-06-26.
  3. Nuruddeen Abba Abdullahi (October–December 2010). Celebrating 50 Years Of Accountancy Profession In Nigeria. Association of National Accountants of Nigeria. Archived from the original on 2012-03-24. Retrieved on 2011-06-26.
  4. Dhankar (2019-04-25). Capital Markets and Investment Decision Making (in en). Springer. ISBN 978-81-322-3748-8. 
  5. Member Bodies. NASB. Archived from the original on 2011-09-28. Retrieved on 2011-06-05.
  6. Prof. Mohammed Akaro Mainoma. The ICT University. Retrieved on 2011-06-26.
  7. Aruwa elected NAA president. www.dailytrust.com.ng. Archived from the original on 2016-09-21.
  8. Executive Committee. www.iaaer.org.