Nigerian Daily Sketch
Ọdịdị
Nigerian Daily Sketch
| aha | Nigerian Daily Sketch |
|---|---|
| ndị mbipụta | Spark communications limited |
| afọ/ụbọchị mbipụta | 1964 |
| Ebe Mbipụta | Ibadan |
| mba osi | Naijiria |
Nigerian Daily Sketch bụ akwụkwọ akụkọ a na-ebipụta na Ibadan, ndịda ọdịda anyanwụ
Nigeria nke nwere nkesa 60,000 na obodo dum [1] . [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nigerian daily sketch.. Library of Congress, Washington, D.C. 20540 USA. Retrieved on 2021-03-17.
- ↑ Agency (1967). Daily Report, Foreign Radio Broadcasts (in en).