Nigerian Tribune

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nigerian Tribune
newspaper
Oge/afọ mmalite1949 Dezie
ahaNigerian Tribune Dezie
ndị mbipụtaAfrican Newspapers of Nigeria Ltd Dezie
webụsaịtịhttp://www.tribuneonlineng.com/, http://tribuneonlineng.com Dezie

Nigerian Tribune bụ akwụkwọ akụkọ Bekee nke e bipụtara na Ibadan na Nigeria . Ọ bụ Obafemi Awolowo hiwere ya n'afọ 1949 ma bụrụ akwụkwọ akụkọ Naijiria nke kacha nọ te aka [1]

N'ọnwa Jenụarị afọ 2011 otu Action Congress of Nigeria (ACN) were iwe na akwụkwọ akụkọ na Nigerian Tribune na ebo ACN ebubo ịmanye ndị ha na ha ga-eso na primaries pati ahụ maka ntuliaka mba na-abịa. Otu ọnụ na-ekwuchitere ACN kpọrọ akwụkwọ akụkọ ahụ ogbo ndị People's Democratic Party (PDP). 

Na Septemba 2012, ndi isi oche nke akwụkwọ akụkọ ahụ họpụtara Edward Dickson ka ọ bụrụ onye isi njikwa, onye is ndi mmezi; Debo Abdulai dị ka onye nchịkọta akụkọ Nigerian Tribune; Sina Oladeinde, onye mmezi Sonde Tribune na Lasisi Olagunju dị ka Onye mmezi Tribune satode

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. About Us. Nigerian Tribune. Archived from the original on 2011-05-20. Retrieved on 2011-05-11.