Gaa na ọdịnaya

Nike Art Gallery

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nike Art Gallery, Lagos

Nike Art Gallery bụ abọ ngosi nka na Lagos na Osun steeti nke Nike Davies-Okundaye nwere.[1][2] abọ ngosi ahụ bụ otu n'ime ndị kasị ukwu n'ụdị ya na West Africa, ọ na-etu ọnụ na nchịkọta nke ihe dị ka ọrụ nka dị iche iche 8,000 sitere n'aka ndị na-ese ihe dị iche iche na Naijiria dị ka Chief Josephine Oboh Macleod. Ụlọ ngosi Lagos dị n'ụlọ dị okpukpu ise[3][4][5]

Abọ ngosi nka Nike, Abuja

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Onnaedo Okafor. "Lagos' Best Kept Secret", The Pulse, October 15, 2014. Retrieved on August 26, 2015.
  2. The Lagos You Don’t See: The amazing Nike Art Gallery in Lekki. Naija Treks. Archived from the original on January 12, 2016. Retrieved on August 26, 2015.
  3. Olamide Babatunde. "Euphoric with culture: Nike Art Gallery celebrates African heritage", Sun News. Retrieved on August 26, 2015.
  4. Christie Uzebu. "Nike Art Gallery: Promoting Nigeria's Arts and Culture", CP Africa. Retrieved on August 26, 2015.
  5. chief Josephine oboh macleod art creator connoisseur politician activist/. vanguardngr.com (2021-05-01).

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]