Jump to content

Nikhil Kumar Banerjee

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Nikhil Kumar Banerjee bụ onye dibịa bekee na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke so na All India Trinamool Congress. A họpụtara ya dị ka onye omebe iwu na West Bengal Legislative Assembly site na Durgapur Purba na 2011.[1] [2] Ọ nwụrụ na 15 November 2017 mgbe ọ dị afọ 67. [1]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. চলে গেলেন এডিডিএ’র প্রাক্তন চেয়ারম্যান নিখিল বন্দ্যোপাধ্যায় (bn). www.bardhaman.com (15 November 2017). Retrieved on 8 October 2019.