Niluka Ekanayake
Ọdịdị
Niluka Ekanayake
| Ụdịekere | trans woman |
|---|---|
| Mba o sị | Sri Lanka |
| Aha ọmụmụ | නිලූකා ඒකනායක, நிலுகா ஏகநாயக்க |
| Aha enyere | Niluka |
| Aha ezinụlọ ya | Ekanayake |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Sinhala |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | head of government |
Niluka Ekanayake bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mba Sri Lanka na onye na-agụ gbasara kpakpando. Onye isi ala Maithripala Sirisena họpụtara ya site na 17 Machị 2016 ruo 11 Eprel 2018 dị ka Gọvanọ nke ịrị nke Central Province.[1][2][3] A họpụtakwara ya dị ka Gọvanọ nke itoolu nke Sabaragamuwa Province, Sri Lanka site na 12 Eprel 2018 ruo 31 Disemba 2018.[4] Na Jenụwarị 2019 a họpụtara ya dị ka Onye isi oche nke State Timber Corporation (STC).[5][6][7]
Ọ bụ onye LGBT mbụ na nwanyị transgender mbụ nwere ọfịs Gọvanọ na mpaghara Sri Lanka, a na-ewerekwa ya dị ka onye isi transgender mbụ nke gọọmentị n'ụwa.[8]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị isi ọchịchị LGBT n'ihu ọha
- Ndepụta nke ndị na-arụ ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị transgender
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "When the President saw stars". 24 December 2006. Archived from the original on 8 June 2017. Retrieved 17 March 2016.
- ↑ "Niluka Ekanayake sworn in as CP Governor". Ada Derana. 17 March 2016. Retrieved 17 March 2016.
- ↑ "Newly-appointed Central Province Governor pays homage to Temple of the Sacred Tooth Relic". News First Ltd. 13 April 2016. Retrieved 20 April 2018.
- ↑ "New Governors take oaths before President Sirisena". sundaytimes.lk. 12 April 2018. Archived from the original on 19 January 2019. Retrieved 12 April 2018.
- ↑ "Reginald to head Gems & Jewelry Authority, Niluka to head STC". Dailymirror.lk. Retrieved 2 August 2019.
- ↑ "Archived copy". Archived from the original on 2019-08-02. Retrieved 2019-07-17.
{{cite cite web}}: CS1 maint: archived copy as title (link) - ↑ "Niluka Ekanayake appointed as STC Chairman - Sri Lanka Latest News". Newsfirst.lk. January 10, 2019. Retrieved 2 August 2019.
- ↑ "Maha Sanga Protests Appointment Of First Transgender Governor". colombotelegraph.com. 26 March 2016. Retrieved 12 April 2018.