Ningye language
Ọdịdị
| Ningye | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Nigeria | |
| Total speakers: | 10,000 | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Plateau Ninzic Ningye | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | nbr
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Ndị mmadụ 3,000 ruo 4,000 na-asụ Ningye n'obodo Ningeshen Kurmi, Kaduna State, Naijiria. Obodo nta a dị ihe dị ka kilomita 19 n'ebe ndịda Fadan Karshi n'okporo ụzọ Akwanga.[1]
- ↑ Blench, Roger. M. 1999. Field trip to record the status of some little-known Nigerian languages. Ogmios, 11:11:14.
- [Ihe e dere n'ala ala peeji] Asụsụ Ningye nke Obodo Etiti Naijiria na njikọ ya.