Gaa na ọdịnaya

Nisith Kumar Malik

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nisith Kumar Malik
Member of West Bengal Legislative Assembly
Assumed office
2 May 2021
Preceded byAparna Saha
ConstituencyBardhaman Uttar
In office
2016–2021
Personal details
Political partyAITC
Residence(s)Purba Bardhaman district, West Bengal
ProfessionPolitician

Nisith Kumar Malik, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India na All India Trinamool Congress.[1] [2] Ọ bụ onye omebe iwu, [3] ahọpụtara na mpaghara Bardhaman Uttar na ntuli aka ọgbakọ omebe iwu 2016 West Bengal.[4] [5] Na nhọpụta ọgbakọ n'afọ 2021 ka e si n'otu mpaghara họpụta ya ọzọ.. [1] [2]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Bardhaman Uttar, West Bengal Assembly election result 2021. India Today. Retrieved on 7 July 2021.
  2. Nisith Kumar Malik - बर्धमान उत्तर विधानसभा चुनाव 2021 परिणाम. Amar Ujala. Retrieved on 7 July 2021.