Njem language
Ọdịdị
| Njem | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Cameroon, Republic of Congo | |
| Total speakers: | 3,500 in Congo | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Bantu (Zone A) Makaa–Njem + Kako (A.80–90) Ndzem–Bomwali Njemic Njem | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | njy
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Njem (Njyem) bụ asụsụ Bantu nkè Congo ná Cameroon . Ndị na-asụ yá na-abụkarị (85%) otú asụsụ, ọtụtụ ndị Baka Pygmies na-asukwa ezigbo asụsụ dị kà asụsụ nkè abụọ.