Njen language
Ọdịdị
| Njen | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Cameroon | |
| Total speakers: | 1,800 | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Benue–Congo Southern Bantoid Momo Njen | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | njj
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Njen bụ obere asụsụ Southern Bantoid nkè Cameroon, nkè ndị bi n'obodo ntà Njen na-asụ. Ọtụtụ ndị bi ná Njen na-asụkwa Moghamo ná Ashong, olumba nkè ọbọdọ ntà ndị gbàrà yá gbụrụ-gbúrụ.