Jump to content

Njikọ nke Ignatian

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Njikọ nke Ignatian
otu
nhazi ọnọdụ41°29′20″N 81°31′59″W Dezie
webụsaịtịhttps://ignatiansolidarity.net/ Dezie
Map

 

Ignatian Solidarity Network (ISN) na-ahazi ụlọ akwụkwọ Jesuit na mahadum dị na United States, yana ndị okenye ha na ndị niile nwere mmasị, na ọzụzụ na ịkwado maka idu ndú ikpe ziri ezi. Nke a bụ n'ịchụso "ọrụ okwukwe na nkwalite ikpe ziri ezi" nke Fada Jesuit General Pedro Arrupe na ndị bishọp Katọlik kwusiri ike mgbe Vatican II gasịrị. Ntọala ISN bụ nzaghachi nye njikọ US na igbu ọchụ nke ndị Jesuit na 1989 na El Salvador . [1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

ezi. Nke a bụ n'ịchụso "ọrụ okwukwe na

  1. Ignatian Solidarity Network (en). berkleycenter.georgetown.edu. Archived from the original on February 23, 2017. Retrieved on February 22, 2017.

29