Nka Igbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nka Igbo
art movement
Oge/afọ mmalite8. century Dezie
A gụrụ ahaNdị Igbo Dezie
ụdị ọrụ yaart of sculpture, textile art Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
ebeIgboland Dezie
Nka Igbo
Ngwa egwu ọdịnala Igbo

Nka Igbo bụ mpempe nka ọbụla sitere n’aka ndị Igbo . Ndi Igbo n’emepụta nka di iche-iche tinyere ọnụọgụgụ, ihe eji ekpuchi ihu, ihe ndi ọzọ na akwa ndi ọzọ. Achọtara ihe osise si n’ala Igbo na narị afọ nke itoolu nwere ọla nchara a na-ahụ anya n’ala ndị Igbo . Site n' usoro nke ichu ihe ochichi na ima achuya, okwu ndi mara ezi mma n' ihe ọmụma ihe osise biara n' omenaala ndi emezigharị. Ya mere, okwu a nwekwara ike izo aka maka ọrụ nka nke oge a na-emepụta na nzaghachi na arịrịọ na mmekọrịta ụwa. Ndi Igbo na-eke nka di imérimé nke sóró bu ihu ekp, ihe ha kàrà, olaedo na ákwà, ihe ọzọ sòrò bu igwe di ka oze. Orụ nka ndi Igbo siri nari afọ itoolu buru nke ndi Igbo Ukwu. Ndi Awka na-akpukwa uzu, nke ha ji akpuputa ngwaoru di iche iche, dika, mma, ogu, nsiite, ite, onya, egbe dgz.




Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]