Nkanu West

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkanu West
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaEnugwu Steti Dezie
nhazi ọnọdụ6°18′0″N 7°33′0″E Dezie
Map

Nkanu Westi bụ ọchịchị ime obodo na steeti Enugu, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'ime obodo Agbani.

Ime ochichi obodo Nkanu West mebere nke Agbani, Akpugo, Akegbe Ugwu, Obuofia, Umueze, Obe, Amodu, Ozalla na Amurri.

Ọ nwere mpaghara 225 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 146,695 na ngụkọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 402. [1]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on October 7, 2009. Retrieved on 2009-10-20.