Nkemjika Ezurike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkem Ezurike
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKánada Dezie
Aha enyereNkemjika, Natalie Dezie
aha ezinụlọ yaEzurike Dezie
aha otutuNkem Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Maachị 1992 Dezie
Ebe ọmụmụHalifax Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Michigan Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Nkemjika Natalie Ezurike (amuru Maachị 19, 1992) bu onye egwuregwu bọọlụ Canada . Ọ na-esonye egwu dị ka onye na-aga n'ihu maka otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Canada na klọb Israel ASA Tel Aviv .

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ Ezurike na Halifax, Nova scotia, wee gaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị Sackville na Lower Sackville . [1]

Mahadum nke Michigan[dezie | dezie ebe o si]

Ezurike gara Mahadum Michigan ebe ọ gbara ndị Wolverines egwuregwu bọọlụ site na 2010 ruo 2013. [2]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Ndị Boston Breakers họpụtara Ezurike dika onye nke asatọ n'ozuzu na 2014 NWSL College Draft wee soro ndị otu ahụ binye aka nkwekọrịta nsonye na ya. [3] [4]

Na Jenụwarị 14, 2016 ọ bịanyere aka nkwekọrịta nsonye na Vittsjö GIK na Damallsvenskan . [5]

Ezurike bịanyere aka nkwekọrịta nsonye na Mallbackens IF maka oge 2017. [6]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Ezurike mere mpụta mbụ ya maka otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Canada na 2014. [1] Akpọrọ ya aha na ndị otu Canada maka 2015 Pan American Games na Toronto . [7]

Nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

Canada U-20

Onye nsote

  • Asọmpi CONCACAF Ụmụ nwanyị U-20 : 2012

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Nkem Ezurike. Boston Breakers. Archived from the original on January 22, 2015. Retrieved on January 15, 2015.
  2. Nkem Ezurike. University of Michigan. Retrieved on January 15, 2015.
  3. Breakers Pick Six, Add Attacking Depth During 2014 NWSL College Draft. SB Nation (January 18, 2014). Archived from the original on February 13, 2014. Retrieved on January 15, 2015.
  4. BREAKERS SIGN CANADIAN NKEM EZURIKE. National Women's Soccer League (March 27, 2014). Retrieved on January 15, 2015.
  5. Vittsjö GIK sign Nkem Ezurike from Boston Breakers (January 14, 2016). Retrieved on July 17, 2018.
  6. Mallbacken värvar landslagsforward (January 9, 2017). Archived from the original on July 18, 2018. Retrieved on July 17, 2018.
  7. BREAKERS FORWARD NKEM EZURIKE NAMED TO CANADA'S ROSTER FOR PAN AMERICAN GAMES (June 20, 2015). Archived from the original on July 18, 2018. Retrieved on July 17, 2018.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]