Nkonya Ahenkro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkonya Ahenkro
human settlement
mba/obodoGhana Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaBiakoye District Dezie
ebeNkonya Dezie
nhazi ọnọdụ7°6′59″N 0°19′27″E Dezie
Map

Nkonya Ahenkro bụ obere obodo ma bụrụ isi obodo nke Ghana" id="mwEQ" rel="mw:WikiLink" title="Districts of Ghana">distrikti" id="mwEA" rel="mw:WikiLink" title="Biakoye District">Mpaghara Biakoye, mpaghara dị na mpaghara Oti nke Ghana . [1] Aha a nwere ike isite na African Brazilian ma ọ bụ Haiti Brazilian n'ihi ịgba ohu

Ọdịdị ala[dezie | dezie ebe o si]

Ebe[dezie | dezie ebe o si]

Nkonya Ahenkro dị n'ebe ọwụwa anyanwụ site n'obodo Hohoe, na ndịda site n' obodo Dafor.o nwere obodo iri nke na-amalite na Asakyiri mgbe ị banyere n'obodo ahụ site na Kpando wee banye Ahondzo, Akloba, Owulibito, Ntsumru, kedjebi, Ntumda, Tayi, Tepo wee mechaa Wurupong.Asụsụ a na-asụ bụ [Nkonya] na ọrụ ugbo na ịchụ nta dị ka ọrụ ha bụ isi.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ógbè Biakoye
  • Biakoye (mpaghara ndị omeiwu Ghana)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

ndịda site n' obodo Dafor.o nwere obodo iri nke na-amalite

  1. Region - Biakoye District. GhanaDistricts.com. Archived from the original on 2012-06-22. Retrieved on 2012-07-15.

Njikọ mpụga na isi mmalite[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Ghana district capitals