Nkwekọrịta Air Quality nke United States na Canada

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Nkwekọrịta Air Quality bụ nkwekọrịta gburugburu ébé obibi n'etiti Canada na United States.[1][2] Praịm Minista Canada bụ Brian Mulroney na Ónyé isi ala America bụ George H. W. Bush bịanyere áká na ya na 13 Machị 1991 wee banyé n'ọrụ ozugbo.[3][4] A na-akpọkarị ya n'ogè mkparịta ụka ya dị ka "Nkwekọrịta Mmiri Acid", ọkachasị na Canada. Mkparịta ụka malitere na 1986 mgbè Mulroney na ónyé isi ala Reagan kwurịtara okwu ahụ. Mulroney kwusiri okwu ahụ ike ugboro ugboro na nzukọ ihu ọha ya na Reagan n'afọ 1987 na 1988[5][6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Canada (2005-09-07). Transboundary air: Canada-US air quality agreement. aem. Retrieved on 2020-04-14.
  2. Canada (2015-02-27). Canada-US air quality agreement. aem. Retrieved on 2020-04-14.
  3. Canada Treaty Information - View Details. Archived from the original on October 3, 2011. Retrieved on May 19, 2011.
  4. Canada Treaty Information - View Details (2011-10-03). Archived from the original on 2011-10-03. Retrieved on 2020-04-14.
  5. (6 April 1987) "Mulroney Presses Reagan;Canadian Wants Acid Rain Treaty". Retrieved on 4 July 2016. 
  6. PHILIP SHABECOFF, Special to the New York Times. "Canada Sees Acid-Rain Talks", NYTimes.com, 1988-04-29. Retrieved on 2016-07-04.