Gaa na ọdịnaya

Nkwelle-Ezunaka

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nkwelle
Nkwelle Ezunaka
 
Food basket of Anambra State
Lua error in Module:Location_map at line 526: Unable to find the specified location map definition: "Module:Location map/data/Nigeria" does not exist.
Coordinates: 6°12′N 6°50′E / 6.200°N 6.833°E / 6.200; 6.833
CountryTempleeti:NGR
StateAnambra State
LGAOyi
Time zoneUTC+1 (WAT (UTC+1))

Nkwelle-Ezunaka bụ otu n'ime obodo ise dị na okpúrù ọchịchị Oyi nke Anambra Steeti Naigiria.[1]

Nkwelle Ezunaka dị ihe dị ka kilomita 8.5 n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ nke Onitsha. Ọzọkwa, enwere ike ịchọta ya na mapu ụwa, n'etiti longitude 6.2 degrees North na latitude 6.8 degrees East. Nkwelle Ezunaka nwere ókèala na obodo itoolu gbara ya gburugburu, nke gụnyere Nteje na Umunya n'ebe ọwụwa anyanwụ, Nsugbe na Umueri n'ebe ugwu, Onitsha na Obosi n'ebe ọdịda anyanwụ na Nkpor, Ogidi na Ogbunike, n'ebe ndịda.

O kwesịrị ịrịba ama na, Ogbunike, Nteje, Umunya na Nkwelle Ezunaka nọ n'ógbè Oyi. Otú ọ dị, Obosi, Nkpor na Ogidi nọ na mpaghara gọọmentị ime obodo Idemili North, Nsugbe na Umueri nọ na mpaghara ọchịchị ime obodo ndida anyawanu nke Anambra , ebe Onitsha nọ na mpaghara Onitsha North.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Kabir (2018-12-21). Local governments in Anambra state and their towns (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-09-20.