Nkwupụta Bali site n'aka ndị ọkà mmụta sayensị ihu igwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

N'afọ 2007 Bali Declaration by Climate Scientists bụ nkwupụta nkè ihe karịrị ndị ọkà mmụta sayensị ihu igwe narị abụọ bịanyere aka na ya na-akwado ebumnuche ụfọdụ màkà ikuku gas na-ekpo ọkụ màkà narị afọ nke iri abụo na otu.[1] Nkwupụta ahụ dabeere na United Nations Framework Convention on Climate Change Article abụọ nke tinyere ndị bịanyere aka na "...ịkwado oke gas na ikuku na ọkwa nke ga-egbochi mgbochi mmadụ dị ize ndụ na usoro ihu igwe" na sayensị dị na Intergovernmental Panel on Climate Changes Fourth Assessment report (IPCC AR4). A tọhapụrụ nkwupụta Bali ka ọ dabara na 2007 United Nations Climate Change Conference nke mere na Bali 3 n'ubochi irí na ise n'onwa Disemba n'afọ 2007.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]