Nnụnụ Irish

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox Journal Irish Birds bụ akwụkwọ akụkọ kwa afọ nke BirdWatch Ireland. E bipụtara mbipụta ebụ ya na afọ 1977, na-anọchi Irish Bird Report, nke e bipụtara site na afọ 1953 (nọmba 1) ruo n'afọ 1975 (nọkwa 23). Irish Birds [1] ebipụta akwụkwọ na ihe edeturu banyere akụkụ niile nke nnụnụ na Ireland, ya na itinye Irish Bird Report na Irish Ringing Report kwa afọ obula.


Onye nchịkọta akụkọ nke Irish Birds. ( nnụnụ), ọ bụ onye Clive Hutchinson (1977-1984). Ndị nchịkọta akụkọ ndị ọzọ bụ Hugh Brazier sita n'afọ (1985-1996), Brendan Kavanagh (1997-2000), Stephen Newton (2001-2008), Pat Smiddy (2009-2017) na Barry McMahon (2018-dị ugbu a).


Edemsibe[dezie | dezie ebe o si]

  1. Publications. Birdwatch Ireland. Archived from the original on 2017-07-01. Retrieved on 2017-07-09.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta akwụkwọ akụkọ ornithology
  • Ndepụta nnụnụ nke Ireland

Àtụ:European birding journals