Nnaemeka Anyamele

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nnaemeka Anyamele
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFinland Dezie
obodo maka egwuregwuFinland Dezie
Aha enyereNnaemeka Dezie
aha ezinụlọ yaAnyamele Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Mee 1994 Dezie
Ebe ọmụmụFinland Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichefullback Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuHIFK Fotboll, FC Honka, Finland national under-21 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

 

Nnaemeka Anyamele (amụrụ na abalị iri na isii, n'ọnwa ise na afọ otu puku, narị iteolu na iri iteolu n'anọ (16 Mee 1994) bụ onye Finland na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ dị ka onye na-agbachitere aka ekpe ma ọ bụ onye na-aga n'ihu. Ọ gbara bọọlụ na Klubi-04, FC Honka, Pallohonka, HIFK, Gnistan na EIF.

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Anyamele nọrọ na Helsingin Ponnistus na HJK na-eto eto tupu ọ sonye na Klubi-04. O mere Kakkonen mbụ ya na Klubi na abalị anọ nke ọnwa asatọ n'afọ puku abụọ na iri n'otu (4 Ọgọstụ 2011), na-abịa dị ka onye nọchiri Henri Lassila na ọkara oge na mmeri 5-0 na Sudet na Sonera Stadium.[1] Ọ pụtara ugboro anọ ọzọ n'afọ puku abụọ na iri n'otu (2011), tupu ọ gbaa goolu abụọ n'egwuregwu iri abụọ na mkpọsa afọpuku abụọ na iri n'abụọ (2012). Ọ gbara goolu mbụ ya na bọọlụ ndị okenye na abalị iri abụọ n'otu nke ọnwa anọ, afọ puku abụọ na iri n'abụọ (21 Eprel 2012, na mmeri 6-0 n'ụlọ LoPa.[2]

Ọ sonyeere FC Honka nke Mika Lehkosuo nke Veikkausliiga maka oge nke afọ puku abụọ na iri na atọ (2013), a gbazinyekwara ya Pallohonka na Kakkonen. Honka mechiri dị ka onye na-esote HJK, na Anyamele gbara otu goolu na egwuregwu league iri na abụọ (12). O meriri n'ọkwa otu mbụ n'okpuru onye njikwa ọhụrụ Shefki Kuqi n'oge mkpọsa afọ puku abụọ na iri na anọ (2014), na-agba goolu ise n'egwuregwu iri atọ na asaa (37) ka klọb ahụ na-agbadata na nke iri na otu. Ọ gbakwara bọọlụ ugboro abụọ na UEFA Europa League, na-egosi na ụkwụ abụọ nke mmeri 3-2 nke klọb ahụ meriri Sillamäe Kalev nke Estonia.[3] Anyamele bịanyere aka na nkwekọrịta afọ abụọ na HIFK na ọnwa iri na otu nke afọ puku abụọ na iri n'anọ (Nọvemba 2014), ma kwuo na nkwa onye njikwa Jani Honkavaara kwere ka ọ kpọọ ya n'azụ aka ekpe mere ka o kwenye isonyere klọb ahụ.[4] Ọ nọrọ n'afọ puku abụọ na iri na ise na puku abụọ na iri na isii (2015 na 2016) na klọb ahụ, gbaa goolu atọ na egwuregwu iri ise na atọ (53).

Na abalị iri abụọ na asaa nke ọnwa mbu, na afọ puku abụọ na iri abụọ na abụọ (27 Jenụwarị 2022), Anyamele laghachiri na HIFK. Na abalị iri abụọ n'iteolu n'ọnwa atọ, afọ puku abụọ na iri abụọ n'abụọ (29 Machị 2022) a kwụsịrị nkwekọrịta ya na HIFK. N'echi ya, Anyamele bịanyere aka na EIF na Ykkönen.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Anyamele bụ onye Naijiria, mana ọ nọchitere anya Finland na ndị ntorobịa.[5]

Ndekọ ọnụ ọgụgụ[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Updated

Club Season Division League National Cup League Cup Other Total
Apps Goals Apps Goals Apps Goals Apps Goals Apps Goals
Klubi-04 2011 Kakkonen Group A 5 0 0 0 0 0 0 0 5 0
2012[6] Kakkonen 20 2 0 0 0 0 0 0 20 2
Total 25 2 0 0 0 0 0 0 25 2
Pallohonka (loan) 2013[6] Kakkonen 6 0 0 0 0 0 0 0 6 0
FC Honka 2013[6] Veikkausliiga 12 1 0 0 2 0 0 0 14 1
2014[6] Veikkausliiga 31 4 1 0 5 1 2Àtụ:Efn 0 39 5
Total 43 5 1 0 7 1 2 0 53 6
HIFK 2015[6] Veikkausliiga 21 1 1 0 4 1 0 0 26 2
2016[6] Veikkausliiga 22 1 0 0 5 0 0 0 27 1
Total 43 2 1 0 9 1 0 0 53 3
IF Gnistan 2016[6] Kakkonen 1 0 0 0 0 0 0 0 1 0
Career total 118 9 2 0 16 1 2 0 138 10

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

na FC Honka
  • Onye nke abụọ na Veikkausliiga: 2013

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Klubi-04 vs. Sudet - 4 August 2011 - Soccerway. nr.soccerway.com. Retrieved on 24 November 2016.
  2. Klubi-04 vs. LoPa - 21 April 2012 - Soccerway. nr.soccerway.com. Retrieved on 24 November 2016.
  3. Honka vs. Sillamäe Kalev - 10 July 2014 - Soccerway. nr.soccerway.com. Retrieved on 24 November 2016.
  4. "Nnaemeka Anyamele HIFK:n riveihin - HIFK Fotboll", HIFK Fotboll, 10 November 2014. Retrieved on 24 November 2016. (in fi-FI)
  5. "HUU-TV: Anyamele haluaa murtautua Pikkuhuuhkajiin | Suomen Palloliitto", palloliitto.fi. Retrieved on 24 November 2016.
  6. 6.0 6.1 6.2 6.3 6.4 6.5 6.6 Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named soccerway