NneNne Iwuji-Eme

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
NneNne Iwuji-Eme
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
Ebe ọmụmụTruro Dezie
Ọrụ ọ na-arụdiplomat Dezie
Ọkwá o jiHigh Commissioner of the United Kingdom to Mozambique Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Manchester Dezie
webụsaịtịhttps://www.gov.uk/government/people/nnenne-iwuji-eme Dezie

NneNne Iwuji-Eme bu British diplomat. Na ime onwa March na afor  2018, amara okwa na oya ga bu onye ohu High Commissioner of the United Kingdom to Mozambique: e kwuru na oga ebido oru na onwa July na afor 2018.[1] Obu nwayi isi oji nke mbu ahoputara na okwa high commissioner site na aka ndi obodo United Kingdom.[2][3][4]

Amuru Iwuji-Eme na ime obodo Truro, Cornwall, England. Nne na nna muru NneNne Iwuji-Eme na aru oru na United Nations. Oguru akwukwor na ulor akwukwor obibi Suffolk. Oguru economics na University nor na Manchester. Obanyere Department for the Environment, Food and Rural Affairs (DEFRA) na afor 1999 ka onye na enye ndumodu gbasara ego. Na afor 2002, ogara na ulo oru Foreign and Commonwealth Office (FCO) dika Onye Isi na Africa, Middle East na Transition Economies in its Economic Policy Department.

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Change of Her Majesty's High Commissioner to Mozambique - July 2018. Foreign & Commonwealth Office (22 March 2018). Retrieved on 24 March 2018.
  2. 'I hope this won't be news in 10 years' (24 March 2018). Retrieved on 24 March 2018.
  3. "First black female UK career diplomat appointed high commissioner", The Guardian, 22 March 2018. Retrieved on 24 March 2018.
  4. "Black woman to take top role in diplomatic first", The Times, 23 March 2018. Retrieved on 24 March 2018.