Nneka Isaac Moses

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nneka Isaac Moses
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Nneka Isaac Moses bụ onye mgbasa ozi Naịjirịa, onye na-emepụta ejiji. Ọ bụkwa onye na-akwado ihe gbasara omenala nke mere oji bụrụ sokwa onyeisi nchịkwa nke ngosi ọdịnala Africa a'na akpọ, Goge Africa [1] .

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Nneka gara mahadum nke Lagos site na afọ 1987 ruo n'afọ 1990 ebe ọ nwetara akara mmụta bachelor na asụsụ Bekee na akwụkwọ nke kpọrọ English and Literature na bekee. Ọ bidoro ma tọọ ntọala Akenn. G Limited, ụlọ ejiji na Surulere, Lagos ebe ọ na-azụ ahịa uwe maka ndị na-eme ihe nkiri, mkpọsa ahia na onyonyo na ndị chọrọ uwe maka ihe ma ọbụ oge pụrụ iche. [2] [3] [4]

Goge Africa[dezie | dezie ebe o si]

Nneka hibere Goge Africa na afọ1999, ya na di ya Isaac, na afọ atọ ka ha lụ di na nwunye . Emere mmemme nke izizi Goge Africa n’abalị mbụ nke ọnwa Ọktoba, ka ọ dabara n’ụbọchị nnwere onwe Naịjirịa. Ihe karịrị nde mmadụ iri anọ na-ele ya na ụzọ iri na ise eji agbasa ozi na nyonyo. Ndị otu Goge Africa agala gburugburu ihe karịrị mba iri atọ na abụọ n'Africa. [5] [6] [7] [8]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Nneka lụrụ Isaac n’afọ 1996. N'ajụjụ ọnụ o nyere Naij.com ọ kọwara n'oge mbụ ha zutere na ọ mara ya ụra mgbe ọ nwara isutu ya ọnụ ka ha na eme ihe ngosi nke ihe nkiri. Ọ mechara bia na-arịọ ka ya na ya kpakọrịta ma rịọ ya mgbaghara. Ha na abụọ site n'oge ahụ wee ghọọ enyi. Ọ mụrụ nwa ya nwoke Kamamra ka afọ iri na atọ gachasi ka alụchara di. [9] [10] [11] [12] Ọ nweta nmeri dị ka Onye Ntorobịa Maka Udo na afọ 2011. [13]

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Travelling with my husband has spiced up our marriage – Nneka, Goge Africa co-founder.
  2. "Nneka &Isaac Moses: The Culture Ambassadors - Vanguard News".
  3. "I slapped my husband before agreeing to marry him – Nneka Isaac Moses".
  4. SPLA | Nneka Isaac Moses.
  5. AMB. NNEKA ISAAC MOSES: African Travel 100 women winner (3 October 2017). Archived from the original on 12 December 2020. Retrieved on 11 July 2018.
  6. Goge Africa | Goge Africa, Goge, Africa, Africa Independent Television, AIT :: Culture And Tourism  :: TV Programs :: Africa Independent Television - AIT. Retrieved on 11 July 2018.
  7. The Princess of Goge Africa Logbaby (en-gb). Retrieved on 11 July 2018.
  8. "Ugandans love to speak like Nigerians–Nneka Isaac-Moses". Retrieved on 11 July 2018.
  9. 13 years after marriage Goge Africa’s Nneka Moses delivers baby boy + ‘Real reason we named him Kamara’. Retrieved on 11 July 2018.
  10. "Goge Africa hosts, Nneka and Isaac Moses celebrate18th wedding anniversary - Nigerian Entertainment Today". Retrieved on 11 July 2018.
  11. "Goge Africa’s Moses, Nneka step out with baby boy - Vanguard News". Retrieved on 11 July 2018.
  12. "Goge Africa’s co host Nneka Moses gives birth after 13 years -". Retrieved on 11 July 2018.
  13. AMB. NNEKA ISAAC MOSES: African Travel 100 women winner. Archived from the original on 12 December 2020. Retrieved on 11 July 2018.