Gaa na ọdịnaya

Nneka Onyejekwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nneka Onyejekwe
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịRomania Dezie
Aha n'asụsụ obodoNneka Onyejekwe Dezie
Aha ọmụmụNneka Obiamaka Onyejekwe Dezie
Aha enyereNneka Dezie
Aha ezinụlọ yaOnyejekwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụHațeg Dezie
NwanneChike Onyejekwe Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaRomanian Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichemiddle blocker Dezie
Ụdị egwuregwuvolleyball Dezie

Nneka Obiamaka Onyejekwe (a mụrụ 18 August, 1989 na Hațeg) bụ ọkaibe n’egwuregwu volleybọọlụ si Romanian na-agbaara otu ndị CS Volei Alba-Blaj na Romania national team.

A mụrụ ya na Hațeg na nne si Romania na nna si Naijiria, ha bụ ndị ọgụgụ isi, o tolitere na Cluj-Napoca. [1] Otu n’ime ụmụnne ya nwoke, Chike, na-agba egwuregwu handbọọlụ.

Hụ kwa

[dezie | dezie ebe o si]

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nneka Onyejekwe - voleibalista româno-nigeriană de la CSU Metal (Romanian). Viaţa Liberă Galaţi (29 January 2010).

Njikọ dị na mpụga

[dezie | dezie ebe o si]