Nnewi North

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nnewi North
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
nhazi ọnọdụ5°56′20″N 6°55′20″E, 6°0′0″N 6°54′6″E Dezie
St.-Cletus-Catholic-church-Nnewi

Nnewi North bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda etiti Naijiria . Nnewi bụ naanị obodo dị na Nnewi NNorth Ochi chi n'ime obodo O nwere obodo anọ (sub-town) mebere ọchịchị ime obodo otu obodo, nke gụnyere; Otolo, Uruagu, Umudim na Nnewi-ichi. Eze ọdịnala Nnewi- Igwe nke Nnewi ugbu a bụ Igwe Kenneth Orizu nke atọ nke ezinụlọ eze a sitere na Ọtọlọ Nnewi, n'ihi nke a, a na-ewere dịka nke mbụ n'etiti obodo anọ ahụ. Ndị eze ọdịnala ndị ọzọ dị n'obodo ndị ọzọ na-ahụ maka ihe gbasara ọdịnala obodo ha, nke gụnyere Obi Nnamdi AC Obi (ogidi) bụ obi nke Uruagu, Obi Umudim And obi Onyekaba Of Nnewichi. N'okwu a, mmadụ nwere ike jụọ onye bụ Obi nke Ọtọlo ugbua ebe ọ bụ na ezinaụlọ Igwe na-ahụ maka omenala ndị nnewi niile.

  • Nwanyi Sekondri ulo akwụkwọ Nnewi
  • Maria Regina Model Comprehensive Sekondri ulo akwụkwọ, Nnewi
  • Nnewi High ụlọ akwụkwọ Nnewi
  • Nigerian Science & Technical College, Nnewi
  • Okongwu Memorial Grammar akwụkwọ Nnewier, Nnewi
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ, Nnewichi, Nnewi
  • Akoboezem Community Sekondri ulo akwụkwọ Uruagu, Nnewi
  • New Era Model Sekondri ulo akwụkwọ Uruagu, Nnewi
  • Good Shepherd ulu akwụkwọ Umudim, Nnewi
  • Christ The Way ulu akwụkwọ, Nnewi

Mazị Nwabueze Emenike A mụrụ May iri iteghite 1977. Onye ọchụnta ego bi na Lagos. CEO Jonatec Auto Supply Nigeria Ltd ya na nwanne ya nwanyị Victory Synergy Global Services Ltd.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]