Nollywood TV

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nollywood TV
television channel
Oge/afọ mmalite2012 Dezie
mba/obodoFrance Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụParis Dezie
webụsaịtịhttp://www.nollywoodtv.fr Dezie

Nollywood TV bụ ọwa telivishọn asụsụ French mbụ a raara nye sinima Naijiria, nke a na-akpọkwa Nollywood . A na-atughari Ihe nkiri ndị ahu na French na ọ bụghị ndeputa ntụgharị .

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Thema mebere ya na 2012, Nollywood TV nwere mmemme ihe nkiri awa 750, sitere na ọwa onyonyo South Africa Africa Magic (otu M-Net / MultiChoice).