Norbert Shamuyarira

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Norbert Shamuyarira
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịZimbabwe Dezie
Aha enyereNorbert Dezie
aha ezinụlọ yaShamuyarira Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1962 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Norbert Shamuyarira (a mụrụ n'afọ 1962) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe.[1][2][3]

Ọ bu onye obodo Chinhoyi. Nne Shamuyarira nwụrụ mgbe ọ dị afọ itoolu; n'oge na-adịghị anya mgbe ọ nwụsịrị, nna ya gbahapụrụ ezinụlọ ahụ. Nwanne ya nwoke mechara gbuo onwe ya. Ọ malitere ịkpụ ihe na 1979, ya na Bernard Takawira rụkọrọ ọrụ afọ anọ na Chitungwiza.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]