Northern Nigerian Publishing Company Limited

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ụlọ ọrụ mbipụta nke mpaghara ùgwù Naijiria bụ otu n'ime ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ kachasị ochie na mpaghara ugwu nke Naijiria na Zaria.[1]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ ọrụ ahụ bụ ụlọ ọrụ mbipụta nke abụọ na mpaghara ugwu nke Naijiria mgbe Northern Provinces Newsheet guzobere na Kano nke na-ebipụta akwụkwọ na Ajami na Hausa.[2]

Mbipụta[dezie | dezie ebe o si]

Ọtụtụ n'ime mbipụta ya lekwasịrị anya na Akwụkwọ Naijiria, ọkachasị Akwụkwọ ndị metụtara asụsụ Hausa, ụlọ ọrụ ahụ ebipụtala akwụkwọ maka ndị edemede Hausa a ma ama nke Mpaghara ugwu nke Naijiria, gụnyere Magana Jari Ce, Ruwan Bagaja nke Abubakar Imam, Ganɗoki nke Muhammadu Bello Kagara, Akwụkwọ ndị ọzọ gụnyere Shaihu Umar, Jiki Magayi . Ụlọ ọrụ ahụ bụ ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ nke Naijiria mbụ mepụtara akwụkwọ Hausa n'afọ 1934 nke Bello Kagara kpọrọ Ruwan Bagaja. na akwụkwọ akụkọ Hausa kachasị ewu ewu Magana Jari ce.[3]

Hụkwa Ihe ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • University Press plc
  • Abubakar Imam
  • Muhammadu Bello Kagara
  • Magana Jari Ce
  • Ruwan Bagaja

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • [Ihe e dere n'ala ala peeji] Abụ uri, akụkọ na omenala a ma ama na Hausa. International African Institute. Edinburgh: Edinburgh University Press maka International African Institute.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Northern Nigerian Publishing Company Ltd (en). northern-nigerian-publishing-company-ltd.business.site. Retrieved on 2021-02-25.
  2. Furniss, Graham (1996). Poetry, prose and popular culture in Hausa. Zaria, Kaduna State. pp. 13. ISBN 9781474468299.
  3. Furniss (1996). Poetry, prose and popular culture in Hausa, 20-21. ISBN 9781474468299.