Nourane Fotsing Moluh Hassana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nourane Fotsing Moluh Hassana
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Disemba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, deputy, onye ọchụnta ego Dezie
Ọkwá o jiMember of the National Assembly of Cameroon Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversité de Douala Dezie

 

Nourane Moluh Hassana Epse Fotsing, nke a makwaara dị ka Nourane Foster (amụrụ na Disemba 11, 1987, na Cairo, Egypt) bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Cameroon. Na Ntuli aka ndị omeiwu Cameroon nke afọ 2020, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu Cameron voice Party for National Reconciliation (CPRN). [1][2][3] bụ onye guzobere akara Nourishka ma na-elekọta ụlọ ọrụ Nourishka Hair, Nourishka Cosmétiques na Nourishka Hôtel.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Résultats des élections législatives de 2020: Nourane Foster devient la première députée PCRN élue à Douala (fr-FR). Actu Cameroun (2020-03-01). Retrieved on 2020-05-25.
  2. Nourane Foster, cofounder & CEO Nourishka: la nouvelle icône féminine des affaires au Cameroun (fr-FR). CAMEROON CEO (2018-08-03). Retrieved on 2020-05-25.
  3. Portrait : Nourane Foster, CEO et fondatrice de Nourishka (fr-FR). Je Wanda Magazine (2019-10-07). Retrieved on 2020-05-25.