Nouria Mérah-Benida
Ọdịdị
Nouria Merah-Benida Templeeti:Lang-ar(amuru 19 Ọktoba 1970 na Algiers) bu onye agba oso etiti etiti Algeria.
[1] Na 1999 All-Africa Games na Johannesburg, Merah-Benida nwetara ihe nrite ọla ọcha na mita 800 na mita 1,500. N'egwuregwu Olimpik Summer nke afọ 2000 na Sydney ọ meriri nrite ọla edo na-atụghị anya ya n'ihu Ndị Romania Violeta Szekely (ọlaọcha) na Gabriela Szabo (ọla nchara).N'otu afọ ahụ, o nwetara nrite ọla ọcha dị mita 800 na ihe nrite ọla edo 1,500m n'asọmpị Afrịka. Ọ lara ezumike nká mgbe oge 2001 gasịrị.
Ndekọ asọmpi
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing | |||||
| 1996 | Olympic Games | Atlanta, Georgia | 23rd (h) | 800 m | 2:02.44 |
| 1997 | Mediterranean Games | Bari, Italy | 1st | 1500 m | 4:11.27 |
| World Championships | Athens, Greece | 11th (sf) | 800 m | 2:01.08 | |
| 29th (h) | 1500 m | 4:12.21 | |||
| 1999 | World Indoor Championships | Maebashi, Japan | 10th (sf) | 800 m | 2:03.10 |
| World Championships | Seville, Spain | 19th (h) | 1500 m | 4:08.90 | |
| All-Africa Games | Johannesburg, South Africa | 2nd | 800 m | 2:00.83 | |
| 2nd | 1500 m | 4:18.69 | |||
| 2000 | African Championships | Algiers, Algeria | 2nd | 800 m | 1:59.73 |
| 1st | 1500 m | 4:16.14 | |||
| Olympic Games | Sydney, Australia | 1st | 1500 m | 4:05.10 | |
| 2001 | World Championships | Edmonton, Canada | 24th (h) | 1500 m | 4:15.06 |
| 2006 | African Championships | Bambous, Mauritius | 3rd | 800 m | 2:02.18 |
| 1st | 1500 m | 4:23.26 | |||
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Holmes fades in 1500m", BBC News, September 30, 2000. Retrieved on 2007-07-18.