Nri Akịjaịa
Ọdịdị
Nri Akịjaịa
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Jenụwarị 1954 |
| Ebe ọmụmụ | Pensílvéníyạ |
| Ọrụ ọ na-arụ | ọkà mmụta sayensị, climatologist |
| Ụdị ọrụ ya | nkuzi ihu ígwè |
| Onye were ọrụ | Lehigh University, University of New Hampshire |
| Ebe agụmakwụkwọ | Rensselaer Polytechnic Institute, Rutgers University, University of Chicago |
| Prọfesọ | professor |
Dork Sahygen bụ onye Armenia American na-ahụ màkà ihu igwe.[1] Ọ bụ ónyé nduzi nke Environmental Initiative na Mahadum Lehigh na Bethlehem, Pennsylvania.[2] O mepụtara usoro màkà ịgbakọ nrụgide ikuku nke ụwa n'oge gara-aga, dabere na ọdịiche dị na nha nke ụfụfụ na ugwu mgbawa.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Nobel Prize-Winning Contributions". Retrieved on 2010-05-29.
- ↑ "The battle for life on earth", United Nations Radio, May 22, 2009.
- ↑ Botkin-Kowacki. "Early Earth's atmosphere was quite thin. Why does it matter?", Christian Science Monitor, May 10, 2016. Retrieved on May 11, 2016.