Ntị
Ọdịdị
ntị
| Obere ụdị nke | subdivision of auriculotemporal part of head, akpan akpan anatomical, organ of hearing |
|---|---|
| Akụkụ nke | head |
| Nwere ojiji | hearing |
| Mụrụ ya | audiology |
| Agwa Unicode | 👂 |
Nti mmadu bu mkpagara-ahu eji ege nti uka taa amata ihe mmadu n'ekwu, ma ihe n'emee n'uwa. Imerime mmadu na anumanu nwere nti. Nk'ozo dika agwo na grasshopper enweghi.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Ntị (Ear).