Ntando Duma
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa, Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Ọgọọst 1995 |
Ebe ọmụmụ | Orange Farm |
ọrụ ọ na-arụ | model, omee, television personality |
ebe agụmakwụkwọ | Boston Media House |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2014 |
agbụrụ | Black people |
Ọmụma Mmekọahụ | heterosexuality |
Ntando Duma (amụrụ n'ọnwa Ọgọstụ abali iri abuo n' itolu, afọ 1995) bụ onye mba South Africa bu nwanyi na-eme ihe nkiri na onye na- agbaputa ihe n' telivishọn. A maara ya nke ọma dị ka onye na-eme ihe ngosi na e.tv's youth programming block Craz-e, ebe ọ gosipụtara na Craz-e World live. A makwaara ya nke ọma maka ihe ngosi ya nke Zinzi Dandala na e.tv's soap opera <i id="mwDQ">Rhythm City</i> .[1]
Ọ dabanyekwara n' okwu mba nke sitere n' ihe onyonyo putara ihe ebe o sahere nwanyi juru ya ajuju maka idonye ugbo ala ya ebe ndi nwere nkwaru n' adonye nke ha.
Mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Ntando Duma na obodo Orange Farm na Johannesburg, Gauteng . O tolitere na obodo Orange Farm nke dị ihe dị ka kilomita iri anọ na ise site na Johannesburg, ebe nne ya na nne nne ya zụlitere ya. O nwere ụmụnne atọ gụnyere nwanne ya nwanyị, Thando Duma . E tolitere m n' Orange farm mu na nnem na nne nnem. Anyi ejichaghi aka, nke mere onodu ahu ji mee na onweghi onye n' ime anyi nwere ego akpa nke ya m' o bu gaa akwukwo n' ulo akwukwo onu ego ya di elu. N' agbanyeghi nke a' anyi jisiri ike nwee onodu ntolite di mma. Dika nwata ozo n' ogige, anyi ga- egwuri egwu ma hapu ichegbu onwe anyi n' ihe obula ozo na- eme n' ulo Nna ya hapụrụ ezinụlọ ahụ mgbe ọ dị afọ atọ ma nwụọ n'afọ 2008.[2]
Ndụ nke onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]O nwere nwa ya na onye oku egwu a na-akpọ Junior DeRocka onye gụrụ nwa ha, Sbahle Mzizi.[3]
Ọnodu oru
[dezie | dezie ebe o si]Television
[dezie | dezie ebe o si]O sonyeere etv's Rhythm City dị ka Zinzi Dandala .[4] N'ọnwa Juun afọ 2014, e webatara Ntando Duma dị ka otu n'ime ndị nta akuko Craz-e.[5]
N'afọ 2020, ọ sonyeere The Queen telenova na-egosiputa agwa Mpho Sebata, n'afọ sochirinụ na June 2021 ka a mara ọkwa na ọ na-ahapụ mmepụta ahụ.[6]
Ihe Nlereanya
[dezie | dezie ebe o si]Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nlereanya ma sonyekwa na 2015 Soweto fashion week runway.[7]
Obodo
[dezie | dezie ebe o si]Ọ tọrọ ntọala Inspire A Teen SA Foundation.[8]
Mmebi ikike i nwe isi nka
Na Jenụwarị 2022 News24 kọrọ na ụlọ ọrụ na-ese foto a ma ama bụ Pixel Kollective gwara ya banyere mmebi iwu nwe isi nka mgbe o biputere foto ndị ahụ sere na akaụntụ mgbasa ozi ya.[9]
Esemokwu
[dezie | dezie ebe o si]Edemede ndi nwere nkwaru dere
[dezie | dezie ebe o si]Na 6 Julaị 2021, Ntando Duma nwetara nlelị maka ịkwọ ụgbọala n'ebe a na-adọba ụgbọala ndi nwere nkwarụ, mgbe o bugara ya na akaụntụ Twitter ya.[10] Ọtụtụ ndị lere vidio ahụ kwuru na Duma na-atụ anya na ndị isi ojii ga-agbachitere ya maka ịkpọputa ndị ọcha na "omume ọjọọ ha" ma ọ bụ "ịdị mpako".[11]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ntando Duma - Incwajana. Archived from the original on 2017-01-31. Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Up Close And Personal With Ntando Duma. People magazine. Archived from the original on 2 February 2017. Retrieved on 27 January 2017.
- ↑ Davids. "Ntando Duma Defends Daughter Against Online Troll", Briefly.co.za. Retrieved on 2020-03-13.
- ↑ 10 things you didnt know about ntando duma. youthvillage (2015-08-10). Archived from the original on 2019-06-07. Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Ntando Duma Orange farms shining star. citizen.co.za. Retrieved on 2020-02-12.
- ↑ Seemela (June 1, 2021). Ntando Duma to make possible exit on hit telenovela, The Queen (en). SowetanLIVE.
- ↑ Ntando Duma and Daughter walk the runway. baywatbemacom.cf. Retrieved on 2020-02-12.
- ↑ Ntando Duma — Inspire A Teen SA. briefly.co.za.
- ↑ Nonyane. Ntando Duma is sued for copyright infringement (en-US). Citypress. Retrieved on 2022-01-24.
- ↑ Race card declined: Ntando Duma apologises for disabled parking video. citizen.co.za.
- ↑ Race card declined: Ntando Duma apologises for disabled parking video. citizen.co.za.