Ntaoleng Peacock

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ntaoleng Peacock
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Febụwarị 1978 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/ntaoleng-patricia-peacock/ Dezie

Ntaoleng Patricia Peacock (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ otu puku narị itoolu na iri asaa na asatọ ) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa bụ onye otu National Assembly kemgbe Mee 2019. Peacock bụ onye otu African National Congress .

Ọrụ omeiwu[dezie | dezie ebe o si]

Peacock bụ onye otu African National Congress . A họpụtara ya ka ọ nọchite anya pati ahụ na National Assembly of South Africa mgbe ntuli aka e mere na 8 Mee 2019.[1] A ṅụrụ ya iyi dị ka onye omeiwu na 22 Mee 2019. N'abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Juun, ọ natara ọrụ kọmitii ya.[2]

Ndị otu kọmitii[dezie | dezie ebe o si]

  • Kọmitii na-ahụ maka ndị uwe ojii[2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Who's nominated for the National Assembly & provincial legislatures?", EWN, 15 May 2019. Retrieved on 18 September 2020.
  2. 2.0 2.1 Ntaoleng Patricia Peacock. People's Assembly. Retrieved on 18 September 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "PA" defined multiple times with different content