Ntinye Ntorobịa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Teen Turn bụ ọrụ ebere Irish nke na agba ụmụ agbọghọ nọ n'afọ iri na ụma ume ịchụso ọrụ na teknụzụ.[1]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Teen Turn bụ ọrụ ebere Irish nke Joanne Dolan na Niambh Scullion guzobere na 2016 na ebumnuche nke ịkwa lite teknụzụ na nkà kọmputa nye ụmụ agbọghọ nọ n'ógbè ndị na enwe ghị ihe ịga nke ọma. A nwalere ya na mbụ na oge ọkọchị nke afọ 2016 na ụmụ agbọghọ 20 sitere n'ụlọ akwụkwọ ise, ma kemgbe ahụ agbasawanye na ụlọ akwụkwọ 18 na ụlọ ọrụ teknụzụ 30.[2]

Ihe omume[dezie | dezie ebe o si]

Karịsịa, otu ahụ na-ezube iso ụmụ agbọghọ si n'obodo ndị na-enweta obere mahadum ma ọ bụ agụmakwụkwọ nke atọ rụọ ọrụ. Ha na ụlọ ọrụ teknụzụ na dijitalụ na-arụkọ ọrụ iji nye ọrụ na ntụziaka.[3][4] Ha na enye ọrụ izu abụọ.[5] Ọrụ ebere ahụ na agbakwa ọsọ mgbe mmemme ụlọ akwụkwọ gasịrị. Ndị sonyere na mmemme a na Limerick gara na ihu merie BT Young Pioneer Award na 2018.[6] N'afọ 2018, Teen Turn sonyeere The Digital Hub na Gaisce iji sonye na Technovation Challenge.[7]

Onyinye[dezie | dezie ebe o si]

  • 2017 EU Digital Impact Organisation of the Year.[8][9]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Initiative aims to get teenage girls into tech", RTE.ie, 11 August 2017. Retrieved on 15 November 2018. (in en)
  2. Gorey. "Teen-Turn girls' work experience programme to go international in 2018", Silicon Republic, 31 July 2017. Retrieved on 15 November 2018.
  3. Short. "ACIA really wanted to be part of the Teen-Turn experience", Silicon Republic, 20 September 2018. Retrieved on 15 November 2018.
  4. Reporter. "Leading for change: bringing gender equality to the fore | BusinessPost.ie", www.businesspost.ie, 4 November 2018. Retrieved on 15 November 2018.
  5. Gorey. "Teen-Turn programme to combat gender stereotypes in STEM", Silicon Republic, 2016-04-18. Retrieved on 2018-11-15. (in en-GB)
  6. O Donnabhain (18 June 2018). 2018 Finalists for BT Young Pioneer Award include Limerick teen girls who created a mental health tracker app. – Irish Tech News (en-US). irishtechnews.ie. Retrieved on 2018-11-15.
  7. "The Digital Hub to host Technovation Challenge 2018", The Digital Hub. Retrieved on 2018-11-15. (in en-US)
  8. 2017 European Ada Award Finalists Named – Digital Impact Award (en-US). digitalimpactaward.com. Archived from the original on 2018-11-16. Retrieved on 2018-11-15.
  9. Tannam. "Irish contestants scoop European Digital Girl of the Year prizes", Silicon Republic, 2017-12-01. Retrieved on 2018-11-15. (in en-GB)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]