Ntobeko Boyce

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ntobeko Boyce
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ebe ọmụmụFlagstaff Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Nontembeko Nothemba "Ntobeko" Boyce bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke na-eje ozi dị ka onye isi oche nke ndị omeiwu KwaZulu-Natal kemgbe 22 Mee na afọ 2019. Onye otu African National Congress (ANC), ọ sonyeere ndị omeiwu na Mee, na afọ 2014. Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote onye isi whip tupu nhọpụta ya dị ka onye isi wick na afọ 2016. Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye isi oche nke Kọmitii Na-ahụ Maka Nlekọta nke ndị omeiwu.[1][2][3]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. "New KZN Premier Sihle Zikalala vows to fight graft in provincial govt", IOL, 22 May 2019. Retrieved on 6 April 2020.
  2. Harper. "KZN ANC chief whip dies", City Press - News24, 7 May 2016. Retrieved on 6 April 2020.
  3. Zulu. "Sihle Zikalala elected KZN premier", The Citizen, 22 May 2019. Retrieved on 6 April 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]