Gaa na ọdịnaya

Ntombovuyo Nkopane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ntombovuyo Nkopane
Eastern Cape MEC for Public Works and Infrastructure
Assumed office
16 August 2022
PremierOscar Mabuyane
Preceded byBabalo Madikizela
Personal details
Political partyANC

Ntombovuyo Silberose Nkopane bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa. Kemgbe afọ 2014, ọ bụ onye otu Eastern Cape Provincial Legislature, na-anọchite anya African National Congress. N'abalị iri na isii n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2022, a họpụtara ya dị ka onye otu Executive Council (MEC) nke na-ahụ maka ọrụ ọha na eze na akụrụngwa.[1][2][3]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Mabuyane reshuffles EC executive council (en). SAnews (2022-08-16). Retrieved on 2022-08-20.
  2. EC Premier Mabuyane reshuffles his cabinet, announces 3 new MECs (en). ewn.co.za. Retrieved on 2022-08-20.
  3. Dayimani. Eastern Cape cabinet shake-up: Mabuyane rewards allies, ditches detractors (en-US). News24. Retrieved on 2022-08-20.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ms Ntombovuyo Silberose Nkopane at People's Assembly

Templeeti:Members of the Eastern Cape Provincial Legislature