Nuella Njubigbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nuella Njubigbo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Maachị 1984 Dezie
Ebe ọmụmụAnambra Steeti, Lagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọImo State University Dezie

Nuella Njubigbo

Amụrụ ya na Anambra steetị. O bụ nwaafọ Naijiria.

Akaọrụ ya - Onye na-eme ihe nkiri, onye na-ede ihe nkiri.


Nuella Njubigbo bụ onye na-eme ihe nkiri, onye na-ede ihe nkiri, onye nlereanya na onye ama ama maka ịpụta na telivishọn na Naijiria. O sonyeere ezinụlọ nke Nollywood n'afọ 1999 ma bụrụ onye a họpụtara maka onyinye Rising Star Award na Nollywood Movies Awards n'afọ 2012.

Mmalịte ndụ na mmụta[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye Anambra steetị . Ọ gụrụ Government and Public Administration na Imo State University. O fere ala nna ya bụ Naijiria na Delta Steetị mgbe o mere emume ndi ntorobia akpọrọ National Youth Service Corps .

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

N'abali iri abụọ na itolu nke onwa maachi n'afọ 2014, O lụrụ onye nduzi ihe nkiri aha ya bụ Tchidi Chikere na ụlọ ezinụlọ ya na steeti Anambra. Njikọ ha bụurụ isiokwu nke mgbasa ozi n'ụbọchị ole na ole n'ihi na dị ya alụbuọla nwanyị ọzọ na-eme ihe nkiri agha ya bụ Sophia Chikere ma nwere ụmụ atọ. Otu ọ dị, dịka ndị ọha ka na-eti mkpu, Tchidi kwuru ihe kpatara mgbasa nke alụmdi na nwunye mbụ ya.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Life's incidence
  • Lord of marriage
  • Evil project
  • Heart of a slave
  • Royal Grandmother
  • Open & Close (2011)
  • Apparition
  • Royal Touch
  • Place war

onyinye na Nnabata[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe Nlere Anya n'Africa
  • Onyinye Ndị Ntụrụndụ Obodo
  • Onyinye Rising Star 2012.

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]