Nunu Khumalo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Africa |
| Aha ezinụlọ ya | Khumalo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Eprel 1992 |
| Ebe ọmụmụ | Mpumalanga |
| Ọrụ ọ na-arụ | model, omee ihe nkiri, omee |
Nqobile Nunu Khumalo (amụrụ 15 Eprel 1992), bu onye ome ihe nkiri na ihe nlere anya mma nke South Africa. [1] A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na ihe nkiri telivishọn Isibaya, Soul City na Scandal! . [2]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na 15 Eprel 1992 na Mpumalanga, South Africa site na ezinụlọ Siswati. Mgbe ọ dị ọnwa abụọ, ezinụlọ ya kwagara Johannesburg. N'afọ 2012, ọ gara St Mary's Diocesan School nke ụmụ nwaanyị, Pretoria maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya. Mgbe ahụ ọ sonyeere Midrand Graduate Institute wee gụchaa nzere bachelọ nke mmụta nka na nchịkọta akụkọ. [2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Na 2013, o mere ihe ngosi telivishọn mbụ ya na oge mbụ nke usoro telivishọn ama ama bụ Isibaya . Na nhazi a, ọ rụrụ ọrụ 'Cindy'. N'afọ 2016, ọ rụrụ ọrụ 'Hlengiwe Twala' na usoro ihe nkiri eTV Scandal! . [3] Mgbe e mesịrị, ọ ritere ihe nrite mba ụwa dị ka onye na-eme ihe nkiri kachasị mma nke Africa site na New Vision International Film Festival, nke emere na Amsterdam na Netherlands, 2019 maka ọrụ ahụ. [4] [5]
N' ọ rụrụ ọrụ na usoro telivishọn Soul City ebe ọ rụrụ ọrụ ama ama bụ 'Relebogile “Riri'' Diholo. [2] [6]
Ihe nkir
[dezie | dezie ebe o si]- sibaya dị ka Cindy
- Broken Vows dị ka Zandile
- High Rollers dị ka Thandi
- Gauteng Maboneng Beautiful Lady
- Loxion Lyric’ Di ka Nhlahla
- Mfolozi Street dị ka Judith
- Saints and Sinners dị ka Lerato
- Madiba dị ka nwanyị Afrika na acha ọbara ọbara n'usekwu
- Rockville dị ka Nosipho
- Ọnọ dị ka onwe ya
- The Herd dị ka Dudu
- Task Force dị ka
- Soul City dị ka Relebogile “Riri’’ Diholo
- Scandal! dị ka Hlengiwe Twala
- Nqobile Nqobile Nkosi.
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Nunu Khumalo na IMDb
- ↑ "Scandal! actress Nqobile Khumalo on her career: "My job as a storyteller is to tell people's stories"". news24. Retrieved 15 November 2020.
- 1 2 3 "Nunu Khumalo". briefly. Retrieved 15 November 2020.
- ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
- ↑ "Nqobile Khumalo wins award for e.tv 'Scandal!' black tax storyline". IOL. Retrieved 15 November 2020.
- ↑ "Nqobile Khumalo Wins An International Award For Her Black Tax Storyline on Scandal". youthvillage. Retrieved 15 November 2020.
- ↑ "Meet Beautiful Nunu Khumalo, aka, Hlengiwe, Of e.tv's Drama Series – Scandal!". clipkulture. Retrieved 15 November 2020.