Nwa m hụrụ n'anya
Ọdịdị
Dear Son (Templeeti:Lang-ar) is a 2018 Tunisian drama film directed by Mohamed Ben Attia. It was selected to screen in the Directors' Fortnight section at the 2018 Cannes Film Festival.[1][2] It was selected as the Tunisian entry for the Best International Feature Film at the 92nd Academy Awards, but it was not nominated.[3][4]D
Atụmatụ
[dezie | dezie ebe o si]Riadh na achọ ịla ezumike nká n'ọrụ ya dị ka onye na arụ ọrụ na Tunis. Ndụ ya na nwunye ya Nazli na emekọ ihe na agba gburugburu nwa ha nwoke Sami, onye na arịa ọrịa isi ọwụwa ugboro ugboro mgbe ọ na akwadebe maka ule ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya. Mgbe o mechara yie ka ọ na akawanye mma, Sami na mberede na apụ n'anya.
Ndị na-eme ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Mohamed Dhrif dị ka Riadh
- Mouna Mejri dị ka Nazli
- Imen Cherif dị ka Sameh
- Zakaria Ben Ayyed dị ka Sami
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ntinye na 92nd Academy Awards maka Best International Feature Film
- Ndepụta nke ntinye Tunisian maka Academy Award maka Best International Feature Film
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Cannes: Directors' Fortnight unveils 2018 line-up", ScreenDaily.
- ↑ Cannes: Directors' Fortnight Lineup Boasts Colombia's 'Birds of Passage,' Nicolas Cage in 'Mandy'. Variety (17 April 2018).
- ↑ "Weldi" de Mohamed Ben Attia présélectionné par la Tunisie dans la course à l'Oscar du meilleur film international 2020. HuffPost Tunisia (26 August 2019). Retrieved on 27 August 2019.
- ↑ Kozlov (27 August 2019). Oscars: Tunisia Selects 'Dear Son' for International Feature Category. The Hollywood Reporter. Retrieved on 27 August 2019.