Nwagu Aneke script

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nwagu Aneke script
usoro ide ihe

Ederede Nwagu Aneke bụ mkpụrụedemede nke Nwagu Aneke mepụtara maka olu Umueri nke Igbo na ngwụcha afọ 1950.

Aneke, onye na-eme nke ọma, nwere ala, bụrụkwa onye n'agba afa, kwuru na ya enwebeghị nka n'agụm akwụkwọ ma ọbụ n'ide akwụkwọ, kama na ọbụ ndị mụọ kpaliri ma kpughere ya mkpụrụ edemede.

Ederede ahụ enweghị ụdaume ọbụla kama o yiri nke edemede West Africa ndị ọzọ mepụtara na agụmafọ nari agbata nke iri na itolu na nke iri abụọ dịka edemede mkpụrụ okwu vai n'ihi na o nwere mkpụrụedemede maka ụda nke na-adịghị na edemede Latin.

Aneke edeela ihe karịrị akwụkwọ ọgụgụ nari nke ọrụ nkọwa na-emegide ọchịchị na akwụkwọ ndetu dị ka "Mmụọ Na-arịọ M Ka M Dekọọ Ihe Nile Ha Kụziiri M" na "M Gagharịrị n'uwa tupu ọnwụ ya na afọ1991".

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]