Nwanyi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
nwanyi
group of living things, biological sex
obere ụdị nkeeukaryote, organism Dezie
Akụkụ nkesexual reproduction Dezie
nwere àgwànwanyị Dezie
megidere nkenwoke Dezie
agwa Unicode Dezie

Nwata nwanyi (asụsụ Inglish: girl) bu otu n'ime abuo ndi madu nwere ike ibu. Onye bu nwanyi nwere ike idi ime, ma mukwa nwa. Nwoke nwere ike ilu nwanyi dika nwunye ya. Nwanyi muo nwa, Oburu nne. Umu ya ga na-akpo ya mama ma obu Nne nke a na-akpo mum [1] na asusu bekee. Eburu uzo muo nwata nwanyi n'ala Igbo, a na akpo nwa ahu Ada, nke a gosiputara na o bu nwata nwanyi izizi ezi na ulo ahu mutara. Nwanyi bu ife na-ala igbo. A na ahukwa ma n'enwekwa nchekwube na obu olu nwanyi ileta ezi na ulo anya, ma n'idebe ya ocha site n'isi nri, iza ula na iro na isu akwa wee dirizee gaba.[2] Nwanyi luo di, ma mukwa nwa. o na akpo mama ya ka o bia ihe ndi igbo n'akpo omugwo...

Abọ foto gosiputara ọmụmatụ nwanyị[dezie | dezie ebe o si]

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]