Nyabi Jini Dirchi
Ọdịdị
Nyabi Jini Dirchi | |
|---|---|
| Member of Arunachal Pradesh Legislative Assembly | |
| Assumed office 1 June 2024 | |
| Preceded by | Gokar Basar |
| Constituency | Basar |
| Personal details | |
| Political party | Bharatiya Janata Party |
Nyabi Jini Dirchi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si Arunachal Pradesh nke Bharatiya Janata Party. Ọ bụ onye otu nzuko omebe iwu na ọgbakọ omebe iwu nke Arunachal Pradesh nke iri na otu. O meriri onye ndoro-ndoro ochichi NPP Gokar Basar, wee nweta vootu 1791. [1][2]
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gụsịrị akwụkwọ na Bachelor of Arts na Indira Gandhi National Open University na Disemba 2022.[3]
Ebem si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Basar, Arunachal Pradesh Assembly Election Results 2024 Live Updates. India Today (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.
- ↑ Basar Assembly Election Result 2024: Basar Arunachal Pradesh Elections Poll Result Winner. The Times of India (2024-06-02). Retrieved on 2024-06-02.
- ↑ Nyabi Jini Dirchi(Bharatiya Janata Party(BJP)):Constituency- BASAR (ST)(LEPA RADA) - Affidavit Information of Candidate. www.myneta.info. Retrieved on 2024-06-03.