Nzanyi language
Ọdịdị
| Nzanyi | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Nigeria, Cameroon | |
| Region: | Adamawa State | |
| Total speakers: | 86,000 | |
| Language family: | Tafrusyawit Chadic Biu–Mandara Bata (A.8) Nzanyi | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | nja
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
| Person | Nzangi[1] |
|---|---|
| People | Nzanyi |
Nzanyi (nkè á makwaara dị kà Njanyi, Nzangi, Njai, Njeny, Zani, Zany, Jeng, Jenge, Njei, Njeing, Kobotshi) bụ asụsụ Afro-Asiatic a na-asụ na Naịjirịa na Adamawa Steeti na Maiha LGA, na n'akụkụ ókèala na Cameroon. Asụsụ ndị á bụ Dede, Hoode, Lovi, Magara, Maiha, Mutidi, Nggwoli, Paka, na Rogede.
Na Cameroon, á na-asụ Njanyi n'akụkụ ókèala Naijiria ná mpaghara Doumo (Mayo-Oulo commune, Mayo-Louti department, ná Dembo na Basheo communes, Bénoué department, Northern Region) site n'ihe dị Kà ndị na-asụrụ yá 9,000. Á na-asụkarị yá ná Naijiria.[2]
Ihe edeturu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Blench, Roger (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.
- ↑ (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069.