Nzukọ Malawi maka Ịdị n'Otu na Mmepe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Nzukọ Malawi maka ịdị n'otu na mmepe (MAFUNDE) bụ otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Malawi na ntuli aka izugbe na 20 May 2004 otu ahụ bụ akụkụ nke njikọta mgwirizano. nke meriri 27 n'ime oche 194


MAFUNDE bụ akụkụ nke Tonse Alliance iji kwado Lazarus Chakwera maka ntuli aka onye isi ala Malawi nke afọ 2020.[1]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Malawian political parties